Read Abù Ọma Chapter 143 Online
Read Abù Ọma Chapter 143 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 143
Isi 143
1. Jehova, nuru ekperem; ṅa nti n'aririọ-amaram nile: N'ikwesi-ntukwasi-obi-Gi zam, na n'ezi omume-Gi.
2. Eji-kwa-la orù-Gi ba n'ikpé; N'ihi na ọ dighi onye ọ bula nke di ndu bu onye ezi omume n'iru Gi.
3. N'ihi na onye-iro esob͕uwo nkpuru-obim; Ọ zọpiawo ndum n'ala: O mewom ka m'biri n'ebe di iche iche b͕ara ọchichri, dika ndi nwuru anwu site na mb͕e ebighi-ebi.
4. Mọm we ghara inwe ike nimem; Ibobo nānwu obim nimem.
5. Echetawom ubọchi nile nke mb͕e ochie; Atughariwom uche n'omume-Gi nile: N'ọlu aka-Gi abua ka m'tughariworo obi.
6. Ab͕asawom akam abua n'ebe I nọ: Nkpuru-obim di ka ala nke ida-#mbà n'ebe I nọ. Selah
7. Zam ngwa ngwa, Jehova; mọm agwusiwo: Ezonarilam iru-Gi; Ka m'we ghara iyi ndi nārida n'olùlù.
8. Mem ka m'nuru ebere-Gi n'ututu; N'ihi na Gi ka m'tukwasiworo obi: Mem ka m'mara uzọ nke m'gēje ije nime ya; N'ihi na Gi ka m'buliworo nkpuru-obim nye.
9. Naputam n'aka ndi-irom, Jehova: N'ebe I nọ ka m'kpuchiworo onwem.
10. Zím ime ihe di Gi utọ; n'ihi na Gi onwe-gi bu Chinekem: Mọ-Gi di nma; durum n'ala di lari.
11. N'ihi aha-Gi, Jehova, me ka m'di ndu: N'ezi omume-Gi me ka nkpuru-obim puta n'ahuhu.
12. Ọzọ, n'ebere-Gi kpochapu ndi-irom, Me kwa ka ndi nile ndi nākpab͕u nkpuru-obim la n'iyì; N'ihi na mu onwem bu orù-Gi.
About Abù Ọma Chapter 143
Read Abù Ọma Chapter 143 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 143
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 143 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 143?
Abù Ọma Chapter 143 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 143 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 3
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 98
- Abù Ọma Chapter 112
- Abù Ọma Chapter 147
- Abù Ọma Chapter 80
Explore More from Agba Ochie
- Ọpupu Chapter 10
- Jenesis Chapter 22
- Ezikiel Chapter 43
- Abù Ọma Chapter 100
- Joshua Chapter 24
- Abù Ọma Chapter 133
- Ọpupu Chapter 21