Read Abù Ọma Chapter 147 Online
Read Abù Ọma Chapter 147 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Ọma 147
Isi 147
1. Tonu Ja; N'ihi na ọ di nma ibùku Chineke-ayi abù ọma; N'ihi na ọ di utọ, otuto mara nma.
2. Jehova nēwuli Jerausalem elu; Ndi adọtara n'agha nke Israel ka Ọ nāchikọta.
3. Ọ bu onye nēme ka ndi obi-ha tiwara etiwa diri ndu, Ọ nēkechi kwa ihe-nb͕u nile ha.
4. Ọ nāguta ọnu-ogugu kpakpando; Ha nile ka Ọ nākpọ aha.
5. Onye uku ka Onye-nwe-ayi bu, O nwe-kwa-ra ike riri nne; Nghọta-Ya enweghi ọnu-ọgugu.
6. Jehova nēme ka ndi di ume-ala n'obi guzo ọtọ: Ọ nēme ka ndi nēmebi iwu di ala ọbuná rue ala.
7. Werenu ekele za Jehova, Werenu ubọ-akwara bùkue Chineke-ayi abù ọma:
8. Onye ji igwe-oji ekpuchi elu-igwe, Onye nēdoziri ala miri-ozuzo, Onye nēme ka ugwu nile pue ahihia.
9. Ọ nēnye anumanu nri-ya, Nēnye kwa umu-ugolo-ọma nke nākpọlu Ya.
10. Ọ bughi idi-ike nke inyinya nātọ Ya utọ: Ọ bughi ogwe-ukwu abua nke nwoke nādi Ya utọ.
11. Ihe nātọ Jehova utọ bu ndi nātu egwu Ya, Ndi nēchere ebere-Ya.
12. Gi Jerusalem, nāja Jehova; To Chineke-gi, Zaion.
13. N'ihi na O mewo ka ihe-ntuchi nile nke ọnu-uzọ-ama-gi nile di ike; Ọ gọziwo umu-gi n'etiti gi.
14. Ọ bu onye nēme ka ókè-ala-gi ghọ udo; Abuba ọka wheat ka O ji me ka i riju afọ.
15. Ọ bu onye nēzisa okwu-ọnu-Ya n'uwa; Ngwa ngwa ka okwu-Ya nāb͕a ọsọ.
16. Ọ bu onye nēnye snow dika aji-anu; Ọ nēfesa hoar-frost dika ntu.
17. Ọ nātupu ice-Ya dika iberibe achicha: Ònye gēguzo n'iru oyi-Ya?
18. Ọ nēzipu okwu-Ya, we b͕aze ha: Ọ nēme ka ifufe-Ya fe, miri we rùe.
19. Ọ nēgosi Jekob okwu-Ya, Nēgosi kwa Israel ukpuru-Ya nile na ikpé-Ya nile.
20. O mesoghi mba ọ bula otú a: Ma ikpé-Ya nile, ha amaghi ha. Tonu Ja.
About Abù Ọma Chapter 147
Read Abù Ọma Chapter 147 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Ọma
Chapter: 147
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Ọma Chapter 147 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Ọma Chapter 147?
Abù Ọma Chapter 147 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 147 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Abù Ọma
- Abù Ọma Chapter 10
- Abù Ọma Chapter 3
- Abù Ọma Chapter 146
- Abù Ọma Chapter 98
- Abù Ọma Chapter 112
- Abù Ọma Chapter 80
- Abù Ọma Chapter 64
Explore More from Agba Ochie
- Jenesis Chapter 45
- Ndi-Ikpe Chapter 2
- Esta Chapter 2
- Ezikiel Chapter 15
- Ọpupu Chapter 32
- Abù-Ákwá Chapter 1
- Jeremaia Chapter 40