Read Abù-Ákwá Chapter 5 Online
Read Abù-Ákwá Chapter 5 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù-Ákwá in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù-Ákwá and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù-Ákwá 5
Isi 5
1. Jehova, cheta ihe ruworo ayi aru: Legide anya, hu ita-uta-ayi.
2. Ihe-nketa-ayi ab͕anwewo ihe ndi ala ọzọ, Ulo nile ab͕anwewo ihe ndi mba ọzọ.
3. Umu-nb͕ei ka ayi ghọworo, bú ndi nēnweghi nna, Nne-ayi-hà di ka ndinyom di-ha nwuru.
4. Miri-ayi ka ayi jiworo ego ṅua; Nkú-ayi nābiara ayi n'ọnu-ahia.
5. Ọ bu inọkwasi n'olu-ayi ka achuworo ayi: Ayi adọb͕uwo onwe-ayi n'ọlu, ma ekweghi ka ayi zuru ike.
6. Ijipt ka ayi kweyeworo ekweye, Ya na Asiria, ka nri we ju ayi afọ.
7. Nna-ayi-hà emehiewo, ha adighi kwa ndu; Ayi onwe-ayi eburuwo ajọ omume nile ha.
8. Ndi-orù achiwo ayi: Ọ dighi onye nānaputa ayi n'aka-ha.
9. Ayi ji ndu-ayi n'aka weta nri-ayi N'ihi mma-agha nke ọzara.
10. Akpukpọ-aru-ayi di ọku dika ite-ọku uku Site n'ifufe di ọku nke oké ugwu.
11. Ndinyom nke di na Zaion ka ha wedara n'ala, Ha na umu-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke n'obodo nile nke Juda.
12. Ekobere ndi-isi n'aka-ha: Asọpughi iru ndi-okenye.
13. Umu-okorọbia buru nkume-igwe-nri, Umu-okoro su-kwa-ra ngọngọ n'okpuru nkú.
14. Ndi-okenye akwusiwo inọ n'ọnu-uzọ-ama, Umu-okorọbia akwusiwo ikpọ ubọ-akwara-ha.
15. Obi-utọ nke obi-ayi akwusiwo; Otite-egwú-ayi ab͕anwewo n'ib͕a-nkpe.
16. Okpu-eze nke isi-ayi adawo n'ala: Ahuhu nādiri ayi nọ̄! n'ihi na ayi emehiewo.
17. N'ihi nka ka aru nādighi obi-ayi nma; N'ihi ihe ndia ka anya-ayi b͕aworo ọchichiri.
18. N'ihi ugwu Zaion, nke tọb͕ọrọ n'efu; Nkita-ọhia ejeghariwo na ya.
19. Gi onwe-gi, Jehova, ọ bu rue mb͕e ebighi-ebi ka I nānọdu dika eze; Oche-eze-Gi nādiru ọb͕ọ nile.
20. N'ìhi gini ka I nēchezọ ayi rue mb͕e ebighi-ebi? N'ìhi gini ka I nārapu ayi rue ogologo ubọchi nile?
21. Me ka ayi laghachikute Gi, Jehova, ayi gālata kwa; Me ka ubọchi nile ayi di ọhu dika na mb͕e ochie.
22. Ma-ọbughi na I jusiwo ayi, Wesa ayi iwe nke-uku.
About Abù-Ákwá Chapter 5
Read Abù-Ákwá Chapter 5 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù-Ákwá in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù-Ákwá
Chapter: 5
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù-Ákwá. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù-Ákwá Chapter 5 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù-Ákwá Chapter 5?
Abù-Ákwá Chapter 5 is part of the Book of Abù-Ákwá in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù-Ákwá Chapter 5 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from abù-ákwa
Explore More from Agba Ochie
- Jenesis Chapter 35
- Joshua Chapter 16
- Job Chapter 2
- I. Samuel Chapter 21
- Job Chapter 36
- Job Chapter 29
- Levitikọs Chapter 10