Abù Nke Abù Chapter 7

For English

Read Abù Nke Abù Chapter 7 Online

Read Abù Nke Abù Chapter 7 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Nke Abù and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Nke Abù 7

Isi 7

1. Le ka nzọ-ukwu-gi nile si ma nma n'akpukpọ-ukwu sandal, gi nwa-nwanyi nke onye amara aha-ya! Apata-ukwu-gi abua nke di buruburu di ka ihe-ichọ-nma, Ọlu aka onye-ǹkà.

2. Otubo-gi di ka ọkwa di buruburu, Ka manya-vine agwara agwa ghara ikọ nime ya: Afọ-gi di ka obo ọka wheat Nke eji urodi b͕a ya buruburu.

3. Ara-gi abua di ka umu-mb͕ada abua Nke bu umu abua nke otù nne-mb͕ada muru.

4. Olu-gi di ka ulo-elu nke ọdú; Anya-gi abua di ka ọdọ-miri nke di nime Heshbon, n'akuku ọnu-uzọ-ama Bat-rabim; Imi-gi di ka ulo-elu Lebanon Nke chere Damaskọs iru.

5. Isi-gi nke di n'elu gi di ka Kamel, Agiri-isi nke isi-gi di kwa ka ogho ododo; Ekeworo eze ab͕u na nruda-ya nile.

6. Le ka i si ma nma nke-uku, le kwa ka i si di utọ nke-uku, Gi ihu-n'anya, n'ihe-utọ nile!

7. Ogologo-gi nka yiri nkwu, Ara-gi abua yiri uyọkọ nkpuru-vine.

8. M'siri, M'gārigo elu nkwu, M'gējide igu-ya aka: Biko, ka ara-gi abua di kwa ka uyọkọ osisi vine, Ka ísì utọ nke imi-gi di kwa ka nkpuru-osisi apple;

9. Ka okpo-ọnu-gi di kwa ka manya-vine makarisiri nma, Nke nāsughari n'iko nke-ọma nye onye ihe-ya nātọm utọ, Nke nērùbà nwayọ n'eb͕ub͕ere-ọnu abua nke ndi nāraru ura.

10. Mu onwem bu nke onye ihe-ya nātọm utọ, N'arum ka ọchichọ-ya di kwa.

11. Bia, gi onye ihe-gi nātọm utọ, ka ayi pua ba n'ọhia; Ka ayi nọ ọnọdu-abali n'obodo ntà.

12. Ka ayi bilie n'isi-ututu je rue ubi-vine nile; Ka ayi hu ma osisi vine amawo ifuru, Ma okoko-ya ab͕awawo, Ma osisi pomegranate ab͕awawo okoko: N'ebe ahu ka m'gēnye gi ihu-n'anyam.

13. Mandrake nile nēsì ísì utọ, Ọzọ, n'elu ọnu-uzọ-ayi nile ka nkpuru-osisi nile di oké ọnu-ahia di, nke-ọhu na nke-ochie, Nke m'kpakọbaworo gi, onye ihe-gi nātọm utọ.

About Abù Nke Abù Chapter 7

Read Abù Nke Abù Chapter 7 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Nke Abù
Chapter: 7
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Nke Abù. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Nke Abù Chapter 7 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Nke Abù Chapter 7?

Abù Nke Abù Chapter 7 is part of the Book of Abù Nke Abù in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Nke Abù Chapter 7 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from abù-nke-abù

  1. Abù Nke Abù Chapter 2
  2. Abù Nke Abù Chapter 4
  3. Abù Nke Abù Chapter 8
  4. Abù Nke Abù Chapter 6
  5. Abù Nke Abù Chapter 3
  6. Abù Nke Abù Chapter 1
  7. Abù Nke Abù Chapter 5

Explore More from Agba Ochie

  1. Jeremaia Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 94
  3. II. Ihe Emere Chapter 22
  4. Abù Ọma Chapter 113
  5. Aisaia Chapter 21
  6. Ezikiel Chapter 30
  7. Jeremaia Chapter 9

Related Chapters & Readings

  1. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 2
  2. Ọpupu Chapter 33
  3. I. Ihe Emere Chapter 12
  4. Matiu Chapter 24
  5. Ndi-Ikpe Chapter 11
  6. Jenesis Chapter 26
  7. Ndi Filipai Chapter 3
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *