Read Jona Chapter 2 Online
Read Jona Chapter 2 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Jona in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Jona and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Jona 2
Isi 2
1. Jona we si n'afọ azù ahu kpere Jehova, bú Chineke-ya, ekpere.
2. O we si, Esirim n'ahuhum kpọkue Jehova, O we zam; N'afọ ala-mọ ka m'siri tikue Ya, I nuru olum.
3. N'ihi na I tubàram nime miri di omimi, n'etiti oké osimiri nile, Osimiri dikwam buruburu; Ebili-miri-Gi nile na nmali-miri-Gi nile gabigara n'isim.
4. Mu onwem we si, Achupuwom n'iru anya-Gi abua; Otú ọ di, m'gēlegide kwa anya ọzọ n'ebe ulo uku Gi di nsọ di.
5. Miri b͕aram buruburu, rue nkpuru-obi; Ob͕u-miri dim buruburu; Achara-miri kukurum n'isi.
6. Rue ala ugwu nile ka m'ridara; Ala, ihe-ntuchi-ya nile kpachitaram rue mb͕e ebighi-ebi: Ma I mewo ka ndum si n'olùlù rigoputa, Jehova, bú Chinekem.
7. Mb͕e nkpuru-obim nēnweghi ike nimem, Jehova ka m'chetara: Ekperem we bakute Gi, ba n'ulo uku Gi di nsọ.
8. Ndi nāriba ihe-efu di iche iche nke nābughi ihe ama, Ebere-ha ka ha nārapu.
9. Ma mu onwem gēji olu ekele chuara Gi àjà; Ihe nke m'kweworo na nkwa ka m'gākwughachi. Nzọputa diri Jehova.
10. Jehova we gwa azù ahu okwu, o we b͕ọputa Jona n'ala-akọrọ.
About Jona Chapter 2
Read Jona Chapter 2 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Jona in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Jona
Chapter: 2
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Jona. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Jona Chapter 2 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Jona Chapter 2?
Jona Chapter 2 is part of the Book of Jona in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Jona Chapter 2 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Agba Ochie
- Esta Chapter 1
- Aisaia Chapter 1
- Ilu Chapter 11
- Esta Chapter 5
- Esta Chapter 4
- Esta Chapter 7
- Job Chapter 33