Abù Nke Abù Chapter 2

For English

Read Abù Nke Abù Chapter 2 Online

Read Abù Nke Abù Chapter 2 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Nke Abù and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Nke Abù 2

Isi 2

1. Mu onwem bu rose nke Sheron, Abum urodi nke ndagwurugwu.

2. Dika urodi n'etiti ogwu, Otú a ka eyìm di n'etiti umu-ndinyom.

3. Dika osisi apple n'etiti osisi oké ọhia, Otú a ka onye ihe-ya nātọm utọ di n'etiti umu-ndikom. Ǹdò-ya ka m'chọsiworo ike, m'we nọdu ala, Nkpuru-ya tọ-kwa-ra okpo-ọnum utọ.

4. O mere ka m'bata n'ulo manya-vine, Ọkọlọtọ-ya n'elum bu kwa ihu-n'anya.

5. Werenu mbadamba nkpuru-vine amiri ami b͕am ume, werenu nkpuru-osisi apple me ka arum di ike: N'ihi na onye nāria ọria ihu-n'anya ka m'bu.

6. Aka-ekpe-ya di n'okpuru isim, Aka-nri-ya nāb͕akum.

7. Unu umu-ndinyom Jerusalem, Ejim nne-mb͕ada nile, ejikwam nne-ele ọhia nile, b͕a unu iyi, Unu akpọtela, unu eme-kwa-la ka ihu-n'anya teta, ma ọli, Rue mb͕e ọ gātọ ya utọ.

8. Ọ bu olu onye ihe-ya nātọm utọ! le kwa, ọ nābia, Nāmali elu n'elu ugwu nile, nāwuli elu n'elu ugwu ntà nile.

9. Onye ihe-ya nātọm utọ yiri mb͕ada ma-ọbu nwa-ele: Le kwa, ọ nēguzo n'azu mb͕idi-ayi, Ọ nēsi na window nile lebata anya, Anya-ya nēsi n'oghere-inara-ifufe nwubata.

10. Onye ihe-ya nātọm utọ zara, sim, Bilie, eyìm, onye nkem nke mara nma, bia.

11. N'ihi na, le, mb͕e oyi agabigawo, Oké miri-ozuzo agawo, ọ lawo;

12. Ahuwo okoko-ọhia anya n'ala; Mb͕e abù ọma nke umu-nnunu eruwo, Anuwo kwa olu nduru n'ala-ayi;

13. Osisi fig achawo nkpuru fig-ya nāchaghi acha, Osisi vine nile nāb͕awa okoko, Ha esìpuwo ísì utọ ha. Bilie, eyìm, onye nkem nke mara nma, bia.

14. Gi ndurum, nke di na nb͕awa nkume di elu, n'ebe-nzuzo nke ebe di nkputankpu, Me ka m'hu iru-gi, me ka m'nu olu-gi; N'ihi na olu-gi nātọ utọ, iru-gi ma-kwa-ra nma.

15. Nwuderenu ayi nkita-ọhia nile, bú nkita-ọhia di ntà, ndi nēmebi ubi-vine nile; N'ihi na ubi-vine-ayi nāb͕awa okoko.

16. Onye ihe-ya nātọm utọ bu nkem, mu onwem bu kwa nke ya: Bú onye ahu nke nāzù ìgwè aturu-ya n'etiti urodi.

17. Rue mb͕e ifufe anyasi nēfe n'ubọchi, mb͕e onyinyo nile nāb͕alaga kwa, Chigharia, gi onye ihe-gi nātọm utọ, me onwe-gi ka i yie mb͕ada ma-ọbu nwa-ele N'elu ugwu nile nke Beta.

About Abù Nke Abù Chapter 2

Read Abù Nke Abù Chapter 2 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Nke Abù
Chapter: 2
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Nke Abù. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Nke Abù Chapter 2 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Nke Abù Chapter 2?

Abù Nke Abù Chapter 2 is part of the Book of Abù Nke Abù in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Nke Abù Chapter 2 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from abù-nke-abù

  1. Abù Nke Abù Chapter 4
  2. Abù Nke Abù Chapter 8
  3. Abù Nke Abù Chapter 6
  4. Abù Nke Abù Chapter 7
  5. Abù Nke Abù Chapter 3
  6. Abù Nke Abù Chapter 1
  7. Abù Nke Abù Chapter 5

Explore More from Agba Ochie

  1. Nehemaia Chapter 3
  2. Ọpupu Chapter 26
  3. I. Ndi-Eze Chapter 2
  4. I. Ndi-Eze Chapter 19
  5. Jeremaia Chapter 34
  6. Joshua Chapter 3
  7. Aisaia Chapter 54

Related Chapters & Readings

  1. I. Ndi-Eze Chapter 16
  2. Aisaia Chapter 63
  3. Jenesis Chapter 47
  4. Ezikiel Chapter 45
  5. I. Samuel Chapter 13
  6. I. Ihe Emere Chapter 12
  7. Deuteronomi Chapter 26
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *