Abù Nke Abù Chapter 8

For English

Read Abù Nke Abù Chapter 8 Online

Read Abù Nke Abù Chapter 8 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Nke Abù and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Nke Abù 8

Isi 8

1. Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na i dirim ka nwa-nnem nwoke, Nke miworo ara abua nke nnem! Mb͕e m'huru gi n'èzí, m'gēsutu gi ọnu; Ma ọ dighi onye gēledam anya.

2. M'gēduru gi, me ka i ba n'ulo nnem, I gēzím ihe; M'gēme ka i ṅua manya-vine ufọdu etiyere ihe-ísì-utọ, Ka i ṅu kwa manya pomegranate nkem ufọdu.

3. Aka-ekpe-ya gādi n'okpuru isim, Aka-nri-ya gāb͕akum.

4. Unu umu-ndinyom Jerusalem, ab͕am unu iyi, Gini mere unu ji akpọte ihu-n'anya? ma-ọbu gini mere unu ji eme ka ọ teta? Rue mb͕e ọ gātọ ya utọ.

5. Ònye bu nwayi a nke nēsi n'ọzara arigota, Dabere n'aru onye ihe-ya nātọ ya utọ? N'okpuru osisi apple ka m'kpọtere gi: N'ebe ahu ka ime gi nēme nne-gi, N'ebe ahu ka ime nēme ya, o we muputa gi.

6. Tukwasim dika nb͕a-aka-akàrà n'obi-gi dika nb͕a-aka-akàrà n'ogwe-aka-gi: N'ihi na ihu-n'anya di ike dika ọnwu; Ekworo siri ike dika ala-mọ: Nnwupu-ya nile bu nnwupu nke ọku, Ire-ọku nke Ja onwe-ya.

7. Ọtutu miri apughi imenyu ihu-n'anya, Osimiri nile agaghi-erikpu kwa ya: Ọ buru na onye ọ bula gēnye àkù nile nke ulo-ya n'ihi ihu-n'anya, Agēleda ya anya nke-uku.

8. Ayi nwere otù nwa-nne nwayi di ntà, Ma ọ dighi ara ọ kpuru: Gini ka ayi gēmere nwa-nne-ayi N'ubọchi mb͕e agēkwu okwu-ya?

9. Ọ buru na ọ bu mb͕idi, Ayi gēwukwasi ya ulo-elu nke ọla-ọcha: Ma ọ buru na ọ bu ọnu-uzọ, Ayi gēji ibo cedar mechibido ya.

10. Mu onwem bu mb͕idi, aram abua di kwa ka ulo-elu-ya: Mb͕e ahu adim n'anya-ya dika onye nāchọta udo.

11. Solomon nwere ubi-vine nime Beal-hamon; Ọ nyere ubi-vine ahu n'aka ndi-nche; Onye ọ bula n'ọnọdu nkpuru-ya gēweta nnù ego ọla-ọcha abua na ọgu iri.

12. Ubi-vine nkem, nke m'nwere, di n'irum: Nnù abua na ọgu iri ahu gādiri gi, Solomon, Ọgu iri gādi-kwa-ra ndi nēche nkpuru-ya.

13. Gi onye bi n'ubi ab͕ara ogige, Ndi ejikọtara gi na ha nāṅa nti olu-gi: Mem ka m'nuru ya.

14. B͕alaga, gi onye ihe-gi nātọm utọ, Yi kwa mb͕ada ma-ọbu nwa-ele N'elu ugwu nile nke uda di iche iche.

About Abù Nke Abù Chapter 8

Read Abù Nke Abù Chapter 8 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Nke Abù
Chapter: 8
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Nke Abù. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Nke Abù Chapter 8 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Nke Abù Chapter 8?

Abù Nke Abù Chapter 8 is part of the Book of Abù Nke Abù in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Nke Abù Chapter 8 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from abù-nke-abù

  1. Abù Nke Abù Chapter 2
  2. Abù Nke Abù Chapter 4
  3. Abù Nke Abù Chapter 3
  4. Abù Nke Abù Chapter 7
  5. Abù Nke Abù Chapter 6
  6. Abù Nke Abù Chapter 1
  7. Abù Nke Abù Chapter 5

Explore More from Agba Ochie

  1. Abù Ọma Chapter 114
  2. Jenesis Chapter 18
  3. I. Samuel Chapter 25
  4. Ezikiel Chapter 34
  5. Maika Chapter 5
  6. Deuteronomi Chapter 1
  7. Jenesis Chapter 23

Related Chapters & Readings

  1. Ezikiel Chapter 6
  2. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 6
  3. Job Chapter 32
  4. Deuteronomi Chapter 8
  5. Ezra Chapter 8
  6. Abù Ọma Chapter 126
  7. II. Ndi-Eze Chapter 24
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *