I. Ihe Emere Chapter 13

For English

Read I. Ihe Emere Chapter 13 Online

Read I. Ihe Emere Chapter 13 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of I. Ihe Emere in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of I. Ihe Emere and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

I. Ihe Emere 13

Isi 13

1. Devid we me ka ndi-isi usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri na usu nile nke ọgu ndikom ise dua ya ọdu, bú onye-ndú ọ bula.

2. Devid we si nkpọkọta nile nke Israel, Ọ buru na ọ di unu nma, ọ buru kwa na o sitere na Jehova, bú Chineke-ayi, ka ayi zisara umu-nne-ayi ozi n'ebe nile, bú ndi fọduru n'ala nile nke Israel, ha na ndi-nchu-àjà na ndi Livai ndi bi n'obodo ebe-ita-nri nile ha, ka ha we chikọta onwe-ha n'ebe ayi nọ:

3. ka ayi bughachi kwa ib͕e Chineke-ayi n'ebe ayi nọ: n'ihi na ayi achọghi ya n'ubọchi Sọl.

4. Nkpọkọta ahu nile we si na ha gēme otú a: n'ihi na okwu ahu ziri ezi n'anya ndi Israel nile.

5. Devid we kpọkọta Israel nile, site na Shaihoa nke Egypt we rue nbata Hemat, ime ka ib͕e Chineke si na Kiriat-jearim bia.

6. Devid we rigo, ya na Israel nile, rue Beala, rue Kiriat-jearim, nke Juda nwere, isi n'ebe ahu bugota ib͕e Chineke, bú Jehova, Onye nānọkwasi cherubim, nke akpọkwasiri Aha ahu.

7. Ha we me ka ub͕ọ-ala ọhu būru ib͕e Chineke, ha we buputa ya n'ulo Abinadab: Uza na Ahio we nēdu ub͕ọ-ala ahu.

8. Devid na Israel nile nēwere ike-ha nile gba egwú n'iru Chineke, were kwa abù, were kwa ubọ-akwara, na une, na egwú-otiti, na ájà, na opì.

9. Ha we biarue ebe-nzọcha-ọka Kidon, Uza we setia aka-ya ijide ib͕e ahu; n'ihi na ehi nāb͕a ukwu.

10. Iwe Jehova we di ọku megide Uza, O we tib͕ue ya, n'ihi na o setiri aka-ya metu ib͕e ahu: o we nwua n'ebe ahu n'iru Chineke.

11. Iwe Devid we di ọku, n'ihi na Jehova tiwaputara ntiwa megide Uza: o we kpọ ebe ahu Perez-uza, rue ta.

12. Devid we tua egwu Chineke n'ubọchi ahu, si, M'gēsi aṅa me ka ib͕e Chineke biakutem?

13. Devid ewezugaghi kwa ib͕e ahu nye onwe-ya rue obodo Devid, ma o buzugara ya rue ulo Obed-edom, bú onye Gat.

14. Ib͕e Chineke we nọdu n'ezi-na-ulo Obed-edom n'ulo-ya ọnwa atọ: Jehova we gọzie ulo Obed-edom na ihe nile o nwere.

About I. Ihe Emere Chapter 13

Read I. Ihe Emere Chapter 13 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of I. Ihe Emere in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: I. Ihe Emere
Chapter: 13
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading I. Ihe Emere. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading I. Ihe Emere Chapter 13 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is I. Ihe Emere Chapter 13?

I. Ihe Emere Chapter 13 is part of the Book of I. Ihe Emere in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete I. Ihe Emere Chapter 13 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ochie

  1. Esta Chapter 1
  2. Aisaia Chapter 1
  3. Ilu Chapter 11
  4. Esta Chapter 5
  5. Esta Chapter 4
  6. Ilu Chapter 1
  7. Job Chapter 33

Explore More from i-ihe-emere

  1. I. Ihe Emere Chapter 15
  2. I. Ihe Emere Chapter 28
  3. I. Ihe Emere Chapter 10
  4. I. Ihe Emere Chapter 25
  5. I. Ihe Emere Chapter 21
  6. I. Ihe Emere Chapter 19
  7. I. Ihe Emere Chapter 16

Related Chapters & Readings

  1. Jọn Chapter 1
  2. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 26
  3. Ilu Chapter 1
  4. Daniel Chapter 3
  5. Abù Ọma Chapter 35
  6. Deuteronomi Chapter 15
  7. Abù Ọma Chapter 83
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *