Read Joshua Chapter 12 Online
Read Joshua Chapter 12 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Joshua in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Joshua and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Joshua 12
Isi 12
1. Ma ndia bu eze ala ahu, ndi umu Israel tib͕uru, nweta ala-ha n'ofè Jọdan n'akuku ọwuwa-anyanwu, site na ndagwurugwu Anon rue ugwu Heamon, na Araba nile n'akuku ọwuwa-anyanwu:
2. Saihon, bú eze ndi-Amorait, onye bi na Heshbon, nāchi kwa site n'Aroea, nke di n'usọ ndagwurugwu Anon, na etiti ndagwurugwu ahu, na nkera Gilead, we rue miri-iyi Jabok, bú ókè-ala umu Amon;
3. na Araba ahu rue oké osimiri Kinerot, n'akuku ọwuwa-anyanwu, ru kwa oké osimiri Araba, bú Oké Osimiri Nnú, n'akuku ọwuwa-anyanwu, n'uzọ ije Bet-jeshimot; na na Ndida, n'okpuru nkpọrube Pisga:
4. na ókè-ala Og, bú eze Beshan, onye sitere na ndi fọduru nke Refaim, onye bi n'Ashtarot na n'Edrei,
5. nāchi kwa n'ugwu Heamon, na nime Saleka, na nime Beshan nile, rue ókè-ala ndi Geshua na ndi Meakat, na nkera Gilead, bú ókè-ala Saihon, bú eze Heshbon.
6. Moses, bú orù Jehova, na umu Israel tib͕uru ha: Moses, bú orù Jehova, we nye ya ndi Reuben, nye kwa ndi Gad, nye kwa nkera ebo Manase, ka ọ buru ihe-nnweta.
7. Ndia bu kwa eze ala ahu ndi Joshua na umu Israel tib͕uru n'ofè Jọdan n'akuku Ọdida-anyanwu, site na Beal-gad nime ndagwurugwu Lebanon we rue ugwu Halak, nke nārigo rue Sia; Joshua we nye ya ebo Israel nile ka ọ buru ihe-nnweta dika esi kè ha n'òkè n'òkè;
8. n'ugwu, na n'ebe di ala ala, na n'Araba ahu, na nime nkpọrube nile, na n'ọzara, na nime Negeb; ndi Het, na ndi-Amorait, na ndi Kenean, na ndi-Perizait, na ndi-Haivait, na ndi Jebus:
9. eze Jeriko, otù; eze Ai, nke di n'akuku Bet-el, otù;
10. eze Jerusalem, otù; eze Hebron, otù:
11. eze Jamut, otù; eze Lekish, otù;
12. eze Eglon, otù; eze Gezea, otù;
13. eze Debia, otù; eze Geda, otù;
14. eze Họma, otù; eze Arad, otù;
15. eze Libna, otù; eze Adulam, otù;
16. eze Makeda, otù; eze Bet-el, otù;
17. eze Tapua, otù; eze Hefa, otù;
18. eze Efek, otù; eze Lasharon, otù;
19. eze Madon, otù; eze Hezoa, otù;
20. eze Shimron-meron, otù; eze Akshaf, otù;
21. eze Teanak, otù; eze Megido, otù;
22. eze Kedesh, otù; eze Jọkneam nime Kamel, otù;
23. eze Doa n'ebe di elu nke Doa, otù; eze Goim nime Gilgal, otù;
24. eze Tiaza, otù: eze ahu nile di orú na iri na otù.
About Joshua Chapter 12
Read Joshua Chapter 12 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Joshua in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Joshua
Chapter: 12
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Joshua. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Joshua Chapter 12 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Joshua Chapter 12?
Joshua Chapter 12 is part of the Book of Joshua in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Joshua Chapter 12 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from Agba Ochie
- Aisaia Chapter 1
- Esta Chapter 1
- Ilu Chapter 11
- Ilu Chapter 12
- Jenesis Chapter 13
- Emos Chapter 1
- Jenesis Chapter 5
Explore More from joshua
- Joshua Chapter 13
- Joshua Chapter 23
- Joshua Chapter 16
- Joshua Chapter 22
- Joshua Chapter 19
- Joshua Chapter 14
- Joshua Chapter 15