Read Abù Nke Abù Chapter 1 Online
Read Abù Nke Abù Chapter 1 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Nke Abù and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Nke Abù 1
Isi 1
1. Ya were nsutu nile nke ọnu-ya sutum: N'ihi na ihu-n'anya-gi nile di nma kari manya-vine.
3. Manu-otite-gi nile nēsì ísì ọma; Manu-otite nke nēsì ísì utọ nke awusiri awusi ka aha-gi bu; N'ihi nka ka umu-ab͕ọghọ huworo gi n'anya.
4. Dọrọm; gi ka ayi gāb͕aso: Eze emewo ka m'ba n'ime-ulo-ya: Ayi gēteghari egwú ọṅù ṅuri kwa nime gi, Ayi gēhota ihu-n'anya-gi nile kari manya-vine: N'izi-ezi nile ka ha huworo gi n'anya.
5. Onye oji ka m'bu, ma amaram nma, Unu umu-ndinyom Jerusalem, Dika ulo-ikwū nile nke Kida, Dika ákwà-nkwuba nile nke Solomon.
6. Elelam anya, n'ihi na mu onwem nēji nji, N'ihi na anyanwu achawom. Umu nke nnem wesaram iwe di ọku, Ha dorom onye-nche ubi-vine-ha nile; Ma ubi-vine nkem, nke m'nwere, ka m'nēcheghi.
7. Gosim, gi onye nkpuru-obim huworo n'anya, Ebe i nāzù ìgwè aturu-gi, ebe i nēme ka ha makpu n'etiti-ehihie: N'ihi na ọ̀ bu n'ihi gini ka m'gādi ka nwanyi ekpuchiri ekpuchi, N'akuku ìgwè aturu nile nke ndi ejikọtara gi na ha?
8. Ọ buru na i maghi, gi onye mara nma n'etiti ndinyom, Puara onwe-gi so na nzọ-ukwu nile nke ìgwè ewu na aturu, Zù kwa umu-ewu-gi n'akuku ebe-obibi nile nke ndi-ọzùzù-atutu.
9. Inyinyam nke di n'ub͕ọ-ala Fero Ka m'wereworo gi tuara, gi eyìm.
10. Ntì-gi abua mara nma n'agiri-isi akpara akpa, Olu-gi mara nma n'ihe di oké ọnu-ahia agara aga.
11. Ihe-ọkpukpa di iche iche nke ọla-edo ka ayi gēmere gi, Ya na nkpọchi ọla-ọcha.
12. Mb͕e eze nọ n'oche-ya di buruburu, Manu nard nkem sìpuru ísì utọ ya.
13. Ùkwù myrrh ka onye ihe-ya nātọm utọ burum, N'etiti aram abua ka ọ nānọ ọnọdu-abali.
14. Uyọkọ nke okoko henna ka onye ihe-ya nātọm utọ burum N'ubi-vine nke En-gedi.
15. Le, i mara nma, eyìm; le, i mara nma; Anya-gi abua di ka nduru.
16. Le, i mara nma, gi onye ihe-gi nātọm utọ, e, i di utọ: Ọzọ, ebe ayi nēdina nācha akwukwọ ndu.
17. Ntuhie nile nke ulo-ayi nile bu cedar, Age-ulo-ayi nile bu asisi fir.
About Abù Nke Abù Chapter 1
Read Abù Nke Abù Chapter 1 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Nke Abù
Chapter: 1
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Nke Abù. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Nke Abù Chapter 1 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Nke Abù Chapter 1?
Abù Nke Abù Chapter 1 is part of the Book of Abù Nke Abù in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Nke Abù Chapter 1 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from abù-nke-abù
- Abù Nke Abù Chapter 2
- Abù Nke Abù Chapter 4
- Abù Nke Abù Chapter 6
- Abù Nke Abù Chapter 7
- Abù Nke Abù Chapter 3
- Abù Nke Abù Chapter 8
- Abù Nke Abù Chapter 5
Explore More from Agba Ochie
- I. Ndi-Eze Chapter 8
- Ọpupu Chapter 1
- Ezikiel Chapter 23
- Aisaia Chapter 27
- Ilu Chapter 16
- II. Samuel Chapter 1
- Levitikọs Chapter 4