Job Chapter 18

For English

Read Job Chapter 18 Online

Read Job Chapter 18 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Job in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Job and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Job 18

Isi 18

1. Bildad, bú onye Shua, we za, si,

2. Rùe ole mb͕e unu ganēsiri okwu ọnyà? Ghọtanu, ma emesia ayi gēkwu.

3. Gini mere aguworo ayi ka anumanu? Ayi aghọwo ndi ruru árú n'anya-unu.

4. Ọ nādọka onwe-ya n'iwe-ya. Àgārapu uwa n'ihi gi? Ma-ọbu àgākwapu oké nkume n'ọnọdu-ya?

5. Ọzọ, agēmenyu ìhè nke ndi nēmebi iwu, Ọ dighi kwa ire-ọku nke ọku-ya gēnwu.

6. Ìhè aghọwo ọchichiri n'ulo-ikwū-ya, Agēmenyu kwa oriọna-ya n'elu ya.

7. Agākpagide nzọ-ukwu nile nke ume-ya, Ndum-ọdu-ya gātuda kwa ya.

8. N'ihi na eji ukwu-ya abua ziga ya n'ub͕u eji eb͕u anu, Ọ nējeghari kwa n'elu ihe-ntuhi.

9. Ib͕udu gādakwasi ya n'ikiri-ukwu, Ọnyà gāma ya.

10. Ezobeworo ya udọ̀ n'ala, Na ihe iji nwude ya n'elu uzọ.

11. Ihe-egwu emewo ka ọ tua egwu nke-uku buruburu, Ha we chugharia ya n'ukwu-ya.

12. Agu ganāgu ume-ya, Edoziwo kwa nhuju-anya n'akuku-ya.

13. Ọ gēripia ihe di n'akpukpọ-aru-ya, Ọkpara ọnwu gēripia ihe nile di ya n'aru.

14. Agādọpusi ya ike n'ulo-ikwū-ya, bú ihe-ntukwasi-obi-ya; Agēme ka ọ zọrọ ukwu gakuru eze nke ihe-egwu nile.

15. Ihe nābughi nke ya gēbi n'ulo-ikwū-ya: Agēfesa brimstone n'elu ebe-obibi-ya.

16. Nkpọrọgwu-ya gākpọ nku n'okpuru, Agēbipu kwa alaka-ya n'elu.

17. Ncheta-ya alawo n'iyì pua n'uwa, Ọ dighi kwa aha ọ gēnwe n'èzí.

18. Agākwapu ya n'ihè ba n'ọchichiri, Agēme kwa ka o si n'elu-uwa dum madu bi waghari.

19. Ọ dighi umu, ọ dighi kwa umu umu, ọ gēnwe n'etiti ndi-ya, Ọ dighi kwa onye fọduru n'ọnọdu-ọbìa-ya nile.

20. Ibobo bayere ubọchi-ya anwuwo ndi bi n'akuku Ọdida-anyanwu n'aru, Ndi bi n'akuku Iru-anyanwu atuwo kwa oké ujọ.

21. Otú ọ di, ndia bu ebe-obibi nke ajọ omume, Nka bu kwa ebe onye nāmaghi Chineke.

About Job Chapter 18

Read Job Chapter 18 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Job in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Job
Chapter: 18
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Job. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Job Chapter 18 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Job Chapter 18?

Job Chapter 18 is part of the Book of Job in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Job Chapter 18 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ochie

  1. Aisaia Chapter 1
  2. Esta Chapter 1
  3. Ilu Chapter 11
  4. Ilu Chapter 12
  5. Jenesis Chapter 13
  6. Emos Chapter 1
  7. Jenesis Chapter 5

Explore More from Job

  1. Jób Chapter 18
  2. Job Chapter 34
  3. Job Chapter 42
  4. Job Chapter 38
  5. Job Chapter 9
  6. Job Chapter 25
  7. Job Chapter 4

Related Chapters & Readings

  1. Ezra Chapter 3
  2. Deuteronomi Chapter 18
  3. Jona Chapter 1
  4. Ndi Filipai Chapter 3
  5. Daniel Chapter 7
  6. Ilu Chapter 6
  7. Jenesis Chapter 2
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *