Ilu Chapter 7

For English

Read Ilu Chapter 7 Online

Read Ilu Chapter 7 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Ilu in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Ilu and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Ilu 7

Isi 7

1. Nwam, debe okwu-ọnum nile, Zobe ihe nile m'nyere n'iwu n'ebe i nọ.

2. Debe ihe nile m'nyere n'iwu, we di ndu, Debe kwa iwum dika nwa-anya nke anya-gi.

3. Ke ha na nkpisi-aka-gi nile; De ha n'elu mbadamba nkume, bú obi-gi.

4. Si amam-ihe, Nwa-nnem nwanyi ka i bu; Kpọ kwa nghọta nwanyi i mara nke-ọma:

5. Ka ha we debe gi ka i pua n'aka nwanyi nābughi nwunye-gi, N'aka nwanyi nābughi nwunye-gi nke nēkwu okwu ire-utọ.

6. N'ihi na na window nke ulom N'oghere-inara-ifufem ka m'lepuru anya;

7. M'we hu n'etiti ndi nēnweghi uche, M'mata n'etiti umu-ndikom, Otù nwa-okorọbia nke obi amam-ihe kọrọ,

8. Ka ọ nāgabiga n'amá na nso nkuku nwanyi ahu, Ọ bu kwa n'uzọ ulo-ya ka ọ nāzọ ije;

9. Na chi-ojiji, n'anyasi nke ubọchi, Nime nb͕achi nke abali na ọchichiri.

10. Ma, le, otù nwanyi zutere ya Yiri uwe nke nwanyi nākwa iko, ọ bu kwa onye echeworo obi-ya.

11. Onye nēme nkpọtu ka ọ bu, buru kwa onye nēwezuga onwe-ya; Ọ bughi n'ulo-ya ka ukwu-ya nānọ:

12. Ub͕u a n'èzí ka ọ nọ, ub͕u a ọ bu n'amá nile, Ọ bu kwa na nso nkuku nile ọ bula ka ọ nēche anwu.

13. Nwanyi ahu we jide ya aka, sutu kwa ya ọnu, Were iru ihere nādighi si ya:

14. Ihe àjà nile nke àjà-udo di n'akam; Ta ka m'kwughachiworo ihe nile m'kwere na nkwa.

15. N'ihi nka ka m'putara izute gi, Ichọsi iru-gi ike, m'we chọputa gi.

16. Ákwà-nb͕abá mara nma ka m'b͕abáworo n'ihe m'ji edina, Bú ákwà turu agwa nke ogho Ijipt.

17. Ewerewom myrrh na aloes na cinnamon Fesa ihe-ndinam.

18. Bia, ka afọ jubiga ayi ókè n'ikwa-iko rue ututu; Ka ayi me ka obi tọ ayi utọ n'ihu-n'anya nile.

19. N'ihi na dim anọghi n'ulo, O jewo ije di anya:

20. Ọ werewo akpa ego n'aka-ya; N'ubọchi ọnwa-ndọzu ka ọ gālata.

21. O were ọtutu urà-ya wezuga nwa-okorọbia ahu ka ọ ba n'ulo-ya, O were okwu ire-utọ nke eb͕ub͕ere-ọnu-ya nufue ya.

22. Nwa-okorọbia ahu nējeso ya na mberede, Dika ehi si abia n'ob͕ub͕u-ya, Ma-ọbu dika nkpọrọ-ukwu si abia n'idọ-aka-na-nti nke onye b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ya;

23. Rue mb͕e àkú gēji b͕apue imeju-ya; Dika nnunu si eme ngwa ibà n'ib͕udu, Ma ọ maghi na imegide ndu-ya ka ọ bu.

24. Ma ub͕u a, umum, genum nti, Tọ-kwa-nu nti n'ala n'okwu nile nke ọnum.

25. Ekwela ka obi-gi wezuga onwe-ya ba n'uzọ nile nke nwanyi ahu, Akpafula n'okporo-uzọ-ya nile.

26. N'ihi na ọ di ọtutu ndi emeruru aru ka o meworo ka ha da: E, ndi nwere ume ka ndi-ya nile eb͕uru eb͕u bu.

27. Uzọ nile nke ala-mọ ka ulo-ya bu, Nāridaru ime-ulo nke ọnwu.

About Ilu Chapter 7

Read Ilu Chapter 7 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Ilu in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Ilu
Chapter: 7
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Ilu. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Ilu Chapter 7 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Ilu Chapter 7?

Ilu Chapter 7 is part of the Book of Ilu in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Ilu Chapter 7 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ochie

  1. Aisaia Chapter 1
  2. Esta Chapter 1
  3. Ilu Chapter 11
  4. Ilu Chapter 12
  5. Jenesis Chapter 13
  6. Emos Chapter 1
  7. Eklisiastis Chapter 2

Explore More from Ilu

  1. Ilu Chapter 20
  2. Ilu Chapter 23
  3. Ilu Chapter 5
  4. Ilu Chapter 8
  5. Ilu Chapter 13
  6. Ilu Chapter 3
  7. Ilu Chapter 2

Related Chapters & Readings

  1. I. Samuel Chapter 27
  2. Job Chapter 10
  3. Ezikiel Chapter 39
  4. Jeremaia Chapter 15
  5. Aisaia Chapter 42
  6. I. Samuel Chapter 5
  7. Job Chapter 1
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *