I. Ihe Emere Chapter 20

For English

Read I. Ihe Emere Chapter 20 Online

Read I. Ihe Emere Chapter 20 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of I. Ihe Emere in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of I. Ihe Emere and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

I. Ihe Emere 20

Isi 20

1. O rue, na mb͕e ọb͕ub͕a arọ, na mb͕e ndi-eze nāpu ibu agha, na Joab dupuru ndi-dìnkpà nke usu-ndi-agha, bibie ala umu Amon, bia, nọchigide Raba n'agha. Ma Devid nānọdu na Jerusalem. Joab we tib͕ue Raba, kwada kwa ya.

2. Devid we kpupu okpu-eze nke eze-ha n'isi-ya, we hu na o ruru otù talent ọla-edo n'ọtùtù, nkume di okè ọnu-ahia di kwa nime ya; o we di n'isi Devid: o weputa-kwa-ra ihe-nkwata obodo ahu, nke riri nne nke-uku.

3. O me-kwa-ra ka ndi nọ nime ya puta, o do ha n'okpuru mma-nkwọ, na n'okpuru ígwè nēbì ihe, na n'okpuru anyu-ike. Otù a ka Devid nēme kwa obodo nile nke umu Amon. Devid na ndi Israel nile we lata na Jerusalem.

4. O rue, mb͕e ihe a gasiri, na agha biliri na Gezea nke ebusoro ndi Filistia: mb͕e ahu Sibekai onye Husha tib͕uru Sipai, nke sitere n'umu Rafa: ewe me ka ha ruru ala.

5. Agha we di ọzọ ebusoro ndi Filistia; Elhanam nwa Jaia we tib͕ue Lahmi, bú nwa-nne Gọlaiat onye Gat, onye osisi ube-ya di ka oké ókpòrò di arọ́ nke ọkpa-ákwà ji akpa ákwà.

6. Agha we di ọzọ na Gat, ma otù nwoke toro ogologo nọ n'ebe ahu, nkpisi aka-ya abua di isi isi, nkpisi ukwu-ya abua di kwa isi isi, ha nile di orú na anọ; ma amu-kwa-ra onye ahu nye Rafa.

7. Ọ ta Israel uta, Jonatan nwa Shimea, bú nwa-nne Devid, we tib͕ue ya.

8. Ndia ka amuru nye Rafa nime Gat; ha we da site n'aka Devid, na site n'aka ndi-orù-ya.

About I. Ihe Emere Chapter 20

Read I. Ihe Emere Chapter 20 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of I. Ihe Emere in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: I. Ihe Emere
Chapter: 20
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading I. Ihe Emere. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading I. Ihe Emere Chapter 20 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is I. Ihe Emere Chapter 20?

I. Ihe Emere Chapter 20 is part of the Book of I. Ihe Emere in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete I. Ihe Emere Chapter 20 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ochie

  1. Esta Chapter 1
  2. Aisaia Chapter 1
  3. Ilu Chapter 11
  4. Esta Chapter 5
  5. Esta Chapter 2
  6. Job Chapter 33
  7. Esta Chapter 7

Explore More from i-ihe-emere

  1. I. Ihe Emere Chapter 21
  2. I. Ihe Emere Chapter 28
  3. I. Ihe Emere Chapter 11
  4. I. Ihe Emere Chapter 13
  5. I. Ihe Emere Chapter 19
  6. I. Ihe Emere Chapter 14
  7. I. Ihe Emere Chapter 1

Related Chapters & Readings

  1. Abù Ọma Chapter 134
  2. Joshua Chapter 12
  3. I. Ndi Tesalọnaika Chapter 2
  4. I. Pita Chapter 1
  5. Ọnu-Ọgugu Chapter 33
  6. Aisaia Chapter 29
  7. II. Ihe Emere Chapter 13
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *