Job Chapter 28

For English

Read Job Chapter 28 Online

Read Job Chapter 28 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Job in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Job and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Job 28

Isi 28

1. N'ihi na ebe ọla-ọcha si aputa di, Na ebe nke diri ọla-edo ahu ha nānucha anucha.

2. Anēsi n'ájá eweputa ígwè, Anāwu kwa nkume ighọ ọla.

3. Madu emewo ọchichiri ka o nwe ọgwugwu, Rue nsọtu nile ka ya onwe-ya nēgwuputa kwa Nkume nke oké ọchichiri na onyinyo ọnwu.

4. O siwo n'ebe madu nọ dika ọbìa tua ọnu; Ha bu ndi ukwu nke nāga aga nēchezọ; Anākwuba ha udọ̀ n'ebe di madu anya, ha nākwufeghari.

5. Ala, nime ya ka nri si aputa: Ma n'okpuru ya ka atughariworo ya dika ọ bu ọku mere ya.

6. Ọnọdu sapphire ka nkume-ya nile bu, Ọ nwe-kwa-ra ájá ọla-edo.

7. Ọ bu uzọ nke udele nāmaghi, Anya agu-nkwọ ahughi kwa ya:

8. Anu-ọhia di nganga azọghi ya ukwu, Ọdum nāb͕ọ uja agabigaghi kwa n'elu ya.

9. Oké nkume ọmu ka o setipuworo aka-ya imegide; Okpùwo ugwu iru site na nkpọrọgwu-ha.

10. N'oké nkume nile ka ọ waputaworo uzọ miri si erù; Anya-ya ahuwo kwa ihe ọ bula di oké ọnu-ahia.

11. O kechiwo osimiri ka ha ghara itu miri; Ihe-nzuzo ka ọ nēme kwa ka ọ puta ìhè.

12. Ma amam-ihe, òle ebe agāchọputa ya? Òle ebe kwa ka ọ bu, bú ọnọdu nghọta?

13. Madu amaghi ọ̀rùrù-ọnu-ya; Agaghi-achọta kwa ya n'ala ndi di ndu.

14. Ob͕u-miri siri, Ọ bughi nimem ka ọ di: Oké osimiri si-kwa-ra, Ọ dighi n'akam.

15. Adighi-enye ọla-edo makarisiri nma n'ọnọdu ya, Adighi-atù kwa ọla-ọcha ibu ọnu-ahia-ya.

16. Adighi-eji ọla-edo ọma nke Ofia, Adighi-eji kwa onyx di oké ọnu-ahia, ma-ọbu sapphire, tù ya.

17. Adighi-ewere ọla-edo na enyo turu ya: Ihe ọla-edo anuchara anucha abughi kwa ihe-nb͕anwe-ya.

18. Agaghi-ehota coral na crystal: E, nnweta amam-ihe kariri ruby.

19. Adighi-ewere topaz nke Etiopia turu ya, Adighi-eji ọla-edo ọma anāgwaghi agwa tù ya.

20. Ma amam-ihe, òle ebe o si bia? Òle ebe kwa ka ọ bu, bú ọnọdu nghọta?

21. N'ihi na ezonariwo ya n'anya ihe nile di ndu, Esiwo kwa n'anu-ufe nke elu-igwe zopu ya.

22. Ebe-ila-n'iyì na ọnwu siri, Na nti-ayi ka ayi nuworo akukọ-ya.

23. Chineke aghọtawo uzọ-ya, Ya onwe-ya amawo kwa ọnọdu-ya.

24. N'ihi na Ya onwe-ya nēlegide ihe anya rue nsọtu nile nke uwa, N'okpuru elu-igwe nile ka Ọ nāhu ihe;

25. Imere ifufe ihe-ọtùtù; Miri ka Ọ tùwo-kwa-ra n'ọtùtù.

26. Mbe Ọ tọrọ ukpuru nye miri-ozuzo, Dozi kwa uzọ nye àmùmà nke éb͕è-elu-igwe:

27. Mb͕e ahu ka Ọ huru ya, we kọ akukọ-ya; O mere ka o guzosie ike, O gwuputara ala-ya.

28. O we si madu, Le, egwu Onye-nwe-ayi, nke ahu bu amam-ihe; Ọzọ, isi n'ihe ọjọ puta bu nghọta.

About Job Chapter 28

Read Job Chapter 28 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Job in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Job
Chapter: 28
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Job. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Job Chapter 28 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Job Chapter 28?

Job Chapter 28 is part of the Book of Job in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Job Chapter 28 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ochie

  1. Esta Chapter 1
  2. Aisaia Chapter 1
  3. Ilu Chapter 11
  4. Esta Chapter 5
  5. Esta Chapter 4
  6. Esta Chapter 7
  7. Ilu Chapter 1

Explore More from Job

  1. Job Chapter 32
  2. Job Chapter 21
  3. Job Chapter 2
  4. Job Chapter 16
  5. Job Chapter 33
  6. Job Chapter 21
  7. Job Chapter 21

Related Chapters & Readings

  1. Abù Ọma Chapter 59
  2. Ndi-Ikpe Chapter 19
  3. Job Chapter 31
  4. Ezikiel Chapter 45
  5. Abù Ọma Chapter 133
  6. Mak Chapter 8
  7. Ndi-Ikpe Chapter 9
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *