Job Chapter 37

For English

Read Job Chapter 37 Online

Read Job Chapter 37 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Job in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Job and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Job 37

Isi 37

1. Ọzọ, obim nāma jijiji bayere nka, Ọ nēme kwa nkpatu pua n'ọnọdu-ya.

2. Genu nti nke-ọma n'ime-nkpatu nke olu-Ya, Na ntamu nke nēsi n'ọnu-Ya puta.

3. N'okputu elu-igwe nile ka Ọ nēzisa ya, Ìhè-ya dikwasi kwa akuku nile nke uwa.

4. Mb͕e ọ gasiri olu nāb͕ọ uja; Ọ nēwere olu nbili-elu-Ya ma éb͕è-elu-igwe: Ọ dighi-eb͕ochi ha mb͕e anānu olu-Ya.

5. Chineke nēji olu-Ya ma éb͕è-elu-igwe n'uzọ di ebube; Ọ nēme ihe uku, ma ayi amaghi ha.

6. N'ihi na Ọ nāsi snow, Na oké miri-ozuzo, Na oké miri-ozuzo nke miri-ozuzo-Ya di ike, Di n'ala.

7. Ọ nākachi aka madu ọ bula akàra; Ka madu nile O mere we mara ya.

8. Anu-ọhia we nābà n'ọ̀té-ya, Ọ nānọdu kwa n'ebe-obibi-ya.

9. N'ime-ulo Ndida ka oké ifufe nēsi bia: Ọ bu kwa n'Ugwu ka oyi nēsi bia.

10. Anēsi n'iku-ume Chineke nye ice: Anēme kwa obosara miri ka ọ di warara.

11. Ọzọ, O nēji miri-ozuzo bob͕u oké igwe-oji; Ọ nāb͕asa igwe-oji nke ìhè-Ya:

12. Anēchighari kwa nke ahu buruburu site n'okpukpe-Ya, Ka ha we me ihe ọ bula nke Ọ nēnye ha n'iwu N'elu-uwa dum madu bi:

13. Ma ọ bu n'ihi nkpa-n'aka, ma-ọbu n'ihi uwa-Ya, Ma-ọbu n'ihi ebere, ka Ọ nēme ka ọ biarue.

14. Ṅa nti na nka, Job: Guzo, ghọta oké ọlu nile nke Chineke.

15. Ì mara otú Chineke nēnye ha iwu, Nēme kwa ka ìhè igwe-oji-Ya mua?

16. Ì mara otú oké igwe-oji ji kwuru efekefe, Oké ọlu nke Onye zuru okè n'ọmuma-ihe?

17. Gi onye uwe-gi nēkpo ọku, Mb͕e Ọ nēme ka uwa di jū site n'ifufe Ndida.

18. Ì gēso Ya me ka mbara-ígwé nile sa mbara, Nke di ike dika enyo awuru awu?

19. Me ka ayi mara ihe ayi gāsi Ya; Ayi adighi-edo okwu-ayi n'usoro n'ihi ọchichiri.

20. Àgākọrọ Ya na m'gēkwu okwu? Ma-ọbu ọ̀ di madu ọ bula siri ka eloda ya?

21. Ma ub͕u a madu ahughi ìhè nke nēb͕upu na mbara-ígwé: Ifufe we gabiga, me ka ha di ọcha.

22. N'Ugwu ka ọla-edo, bú ọmùmù-ìhè, nēsi bia: Chineke ka ebube di egwu nādikwasi.

23. Onye puru ime ihe nile, ayi achọputaghi Ya; Ọ di uku n'ike: N'ikpe na iba-uba nke ezi omume Ọ dighi-eweda n'ala.

24. N'ihi ya madu nātu egwu Ya: Ọ dighi-ahu ndi nile obi-ha mara ihe.

About Job Chapter 37

Read Job Chapter 37 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Job in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Job
Chapter: 37
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Job. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Job Chapter 37 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Job Chapter 37?

Job Chapter 37 is part of the Book of Job in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Job Chapter 37 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ochie

  1. Esta Chapter 1
  2. Aisaia Chapter 1
  3. Ilu Chapter 11
  4. Esta Chapter 5
  5. Esta Chapter 4
  6. Esta Chapter 7
  7. Ilu Chapter 1

Explore More from Job

  1. Job Chapter 12
  2. Jób Chapter 18
  3. Job Chapter 4
  4. Job Chapter 11
  5. Job Chapter 10
  6. Jób Chapter 40
  7. Job Chapter 11

Related Chapters & Readings

  1. Abù Ọma Chapter 24
  2. Matiu Chapter 26
  3. Emos Chapter 9
  4. Aisaia Chapter 24
  5. Abù Ọma Chapter 14
  6. Job Chapter 30
  7. Ilu Chapter 13
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *