Ilu Chapter 9

For English

Read Ilu Chapter 9 Online

Read Ilu Chapter 9 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Ilu in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Ilu and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Ilu 9

Isi 9

1. Amam-ihe ewuwo ulo-ya, Ọ waputawo ogidi asa ya:

2. O b͕uwo anu-ob͕ub͕u-ya; ọ gwawo manya-vine-ya agwa; O dowo kwa table-ya n'usoro.

3. O zipuwo umu-ab͕ọghọ-ya, ọ nākpọ òkù N'elu ebe nile di elu nke obodo, si,

4. Onye ọ bula nēnweghi uche, ya wezuga onwe-ya bata n'ebe a: Onye obi amam-ihe kọrọ, amam-ihe asiwo ya,

5. Bianu, rienu nrim ufọdu, Ṅu-kwa-nu manya-vine ufọdu nke m'gwaworo agwa.

6. Rapunu amaghi-ihe, unu ndi nēnweghi uche, we di ndu; Ga-kwa-nu n'iru n'uzọ nghọta.

7. Onye nādọ onye nākwa emò aka na nti nēwetara onwe-ya nlelì: Ọzọ, onye nābara onye nēmebi iwu nba nēwetara onwe-ya ọlu-ya.

8. Abarala onye nākwa emò nba, ka o we ghara ikpọ gi asì: Bara onye mara ihe nba, ọ gāhu kwa gi n'anya.

9. Nye onye mara ihe nmuta, ọ gāmara kwa ihe kari: Me ka onye ezi omume mara ihe, ọ gātukwasi ihe-nmuta n'amam-ihe-ya.

10. Nmalite amam-ihe ka egwu Jehova bu: Ihe-ọmuma nke Onye Nsọ bu kwa nghọta.

11. N'ihi na site na mu ka ubọchi-gi gāba uba, Agātukwasi-kwa-ra gi arọ ndu.

12. Ọ buru na i mara ihe, i maworo onwe-gi ihe: Ọ buru kwa na i kwa emò, nání gi gēbu ya.

13. Nwanyi nzuzu nēme nkpọtu; Onye nēnweghi uche ka ọ bu, ọ maghi kwa ihe ọ bula.

14. Ọ nānọdu kwa n'ọnu-uzọ ulo-ya, N'elu oche n'ebe nile di elu nke obodo,

15. Ikpọ ndi nāgabiga n'uzọ òkù, Bú ndi nāgazi agazi n'okporo-uzọ-ha,

16. Onye ọ bula nēnweghi uche, ya wezuga onwe-ya bata n'ebe a: Ọzọ, onye obi amam-ihe kọrọ, nwanyi ahu asiwo ya,

17. Miri ezutara ezuta nātọ utọ, Nri eriri na nzuzo di utọ.

18. Ma nwoke ahu amaghi na ndi nādighi ndu nọ n'ebe ahu; Na ọ bu n'ebe nile miri emi nke ala-mọ ka ndi ọ kpọrọ nọ.

About Ilu Chapter 9

Read Ilu Chapter 9 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Ilu in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Ilu
Chapter: 9
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Ilu. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Ilu Chapter 9 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Ilu Chapter 9?

Ilu Chapter 9 is part of the Book of Ilu in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Ilu Chapter 9 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ochie

  1. Aisaia Chapter 1
  2. Esta Chapter 1
  3. Ilu Chapter 11
  4. Jenesis Chapter 13
  5. Emos Chapter 1
  6. Ilu Chapter 12
  7. Eklisiastis Chapter 2

Explore More from Ilu

  1. Ilu Chapter 31
  2. Ilu Chapter 16
  3. Ilu Chapter 30
  4. Ilu Chapter 5
  5. Ilu Chapter 18
  6. Ilu Chapter 11
  7. Ilu Chapter 7

Related Chapters & Readings

  1. II. Ihe Emere Chapter 9
  2. II. Timọti Chapter 3
  3. Deuteronomi Chapter 20
  4. Maika Chapter 4
  5. Ezikiel Chapter 36
  6. Job Chapter 34
  7. Job Chapter 29
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *