Read Abù Nke Abù Chapter 6 Online
Read Abù Nke Abù Chapter 6 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Nke Abù and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Nke Abù 6
Isi 6
1. Òle ebe onye ihe-ya nātọ gi utọ jeworo, Gi onye mara nma n'etiti ndinyom? Òle ebe onye ihe-ya nātọ gi utọ cheworo iru, Ka ayi we soro gi chọ ya?
2. Onye ihe-ya nātọm utọ aridaruwo ubi-ya ab͕ara ogige, rue nkpuru nile nke uda, Izù ìgwè aturu-ya n'ubi-ya nile ab͕ara ogige, na ichikọta urodi.
3. Mu onwem bu nke onye ihe-ya nātọm utọ, onye ihe-ya nātọm utọ bu kwa nkem: Bú onye ahu nke nāzù ìgwè aturu-ya n'etiti urodi.
4. Onye mara nma ka i bu, eyìm, dika Tiaza, I mara nma nke-uku dika Jerusalem, I bu onye anātu ujọ dika usu-ndi-agha chi ọkọlọtọ.
5. Wepu anya-gi abua n'irum, N'ihi na ha onwe-ha akpaliwom elu. Agiri-isi-gi di ka ìgwè ewu, Nke nēdina ala n'akuku ugwu Gilead.
6. Ezé-gi di ka ìgwè nne-aturu, Nke siworo n'isa-aru rigota; Nke ha nile chi umu abua umu abua, Ọ dighi kwa nke b͕a aka nwa n'etiti ha.
7. Dika iberibe pomegranate ka akuku egedege-iru-gi bu N'azu ákwà-nkpuchi-gi.
8. Ọgu eze-nwanyi atọ di, ọgu ndinyom anọ, nke bu iko, di kwa, Na umu-ab͕ọghọ nādighi ọnu-ọgugu.
9. Nání otù ka ọ bu, bú ndurum, onye nkem nke zuru okè; Nání otù nwa nne-ya muru ka ọ bu; Onye arọputara arọputa nke nwanyi muru ya nwere ka ọ bu. Umu-ndinyom huru ya, we si na ọ bu onye ihe nāgara nke-ọma; E, ọgu eze-nwanyi atọ ahu na ọgu ndinyom anọ ahu, bú iko, ha we to ya.
10. Ònye bu nwanyi a nke nēlepu anya dika ututu, Nke mara nma dika ọnwa, Nēnwu ka anyanwu, Onye anātu ujo dika usu-ndi-agha chi ọkọlọtọ?
11. Rue ubi walnut ab͕ara ogige ka m'ridara, Ilekwasi akwukwọ ndu nke ndagwurugwu anya, Ihu ma osisi vine amawo ifuru, Na ihu ma osisi pomegranate ab͕awawo okoko.
12. Mb͕e m'kāmaghi, nkpuru-obim dorom N'etiti ub͕ọ-ala nke ndim amara aha-ya.
13. Lata, lata, gi nwanyi Shulam; Lata, lata, ka ayi we lekwasi gi anya. Gini mere unu gēji lekwasi nwanyi Shulam anya, Dika ilekwasi otite-egwú nke Mahanaim?
About Abù Nke Abù Chapter 6
Read Abù Nke Abù Chapter 6 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Nke Abù
Chapter: 6
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Nke Abù. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Nke Abù Chapter 6 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Nke Abù Chapter 6?
Abù Nke Abù Chapter 6 is part of the Book of Abù Nke Abù in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Nke Abù Chapter 6 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from abù-nke-abù
- Abù Nke Abù Chapter 2
- Abù Nke Abù Chapter 4
- Abù Nke Abù Chapter 3
- Abù Nke Abù Chapter 7
- Abù Nke Abù Chapter 8
- Abù Nke Abù Chapter 1
- Abù Nke Abù Chapter 5
Explore More from Agba Ochie
- Job Chapter 10
- Jeremaia Chapter 38
- Joshua Chapter 3
- Deuteronomi Chapter 7
- Zekaraia Chapter 4
- Jenesis Chapter 36
- Zekaraia Chapter 10