Abù Ọma Chapter 87

For English

Read Abù Ọma Chapter 87 Online

Read Abù Ọma Chapter 87 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Ọma and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Abù Ọma 87

Isi 87

1. Ntọ-ala-Ya di n'ugwu nsọ nile.

2. Jehova nāhu ọnu-uzọ-ama nile nke Zaion Kari ebe-obibi nile nke Jekob.

3. Ihe di iche iche nke di nsọpuru ka anēkwu bayere gi, Obodo Chineke. Selah

4. M'gēhota Rehab na Babilon, na ha di n'etiti ndi maram: Le Filistia na Taia, ha na Etiopia; Nka ka amuru n'ebe ahu.

5. Ọ bu kwa Zaion ka agēkwu okwu bayere ya, si, Onye na onye ọ bula ka amuru nime ya; Ọzọ, Ya onwe-ya, bú Onye kachasi ihe nile elu, gēme ka o guzosie ike.

6. Jehova gāgu, mb͕e O ji de ndi nile di iche iche n'akwukwọ, si, Nka ka amuru n'ebe ahu. Selah

7. Ma ndi nābù abù ma ndi nēte egwú, ha nile gāsi, Isi-iyim nile di na Gi.

About Abù Ọma Chapter 87

Read Abù Ọma Chapter 87 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Ọma in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Abù Ọma
Chapter: 87
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Ọma. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Abù Ọma Chapter 87 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Abù Ọma Chapter 87?

Abù Ọma Chapter 87 is part of the Book of Abù Ọma in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Abù Ọma Chapter 87 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Abù Ọma

  1. Abù Ọma Chapter 10
  2. Abù Ọma Chapter 3
  3. Abù Ọma Chapter 146
  4. Abù Ọma Chapter 98
  5. Abù Ọma Chapter 112
  6. Abù Ọma Chapter 147
  7. Abù Ọma Chapter 124

Explore More from Agba Ochie

  1. Ọpupu Chapter 36
  2. I. Ihe Emere Chapter 5
  3. Jenesis Chapter 19
  4. Abù Ọma Chapter 117
  5. II. Ihe Emere Chapter 1
  6. Jeremaia Chapter 38
  7. Ọnu-Ọgugu Chapter 26

Related Chapters & Readings

  1. Jenesis Chapter 3
  2. Abù Ọma Chapter 79
  3. I. Ndi-Eze Chapter 4
  4. Jeremaia Chapter 30
  5. Job Chapter 18
  6. Abù Ọma Chapter 137
  7. II. Samuel Chapter 7
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *