Read Abù Nke Abù Chapter 3 Online
Read Abù Nke Abù Chapter 3 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Abù Nke Abù and the Holy Bible online.
Choose a Chapter
Abù Nke Abù 3
Isi 3
1. N'elu ihe-ndinam n'abali ka m'chọrọ onye ahu nke nkpuru-obim huru n'anya: Achọrọm ya, ma achọtaghm ya.
2. M'siri, Biko, ka m'bilie, jegharia n'obodo buruburu, N'amá nile na n'ebe nile sara mbara, Ka m'chọ onye ahu nke nkpuru-obim huru n'anya: Achọrọm ya, ma achọtaghm ya.
3. Ndi-nche ndi nējeghari n'obodo buruburu hurum: M'we si ha, Ùnu ahuwo onye ahu nke nkpuru-obim huru n'anya?
4. Ọ bu nání nwantī ka m'siri n'ebe ha nọ gabiga, Mb͕e m'chọtara onye ahu nke nkpuru-obim huru n'anya: Ejiderem ya, arakwaghm ya aka, Rue mb͕e m'mere ka ọ ba n'ulo nnem, Na n'ime-ulo nke nwayi turu imem.
5. Unu umu-ndinyom Jerusalem, Ejim nne-mb͕ada nile, ejikwam nne-ele ọhia nile, b͕a unu iyi, Unu akpọtela, unu eme-kwa-la ka ihu-n'anya teta, ma-ọli, Rue mb͕e ọ gātọ ya utọ.
6. Ọnye bu nka nke nēsi n'ọzara arigota dika ogidi di iche iche nke anwuru-ọku, Nke anēsurere ya ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, bú myrrh na frankincense, Site n'ihe nile egwere egwe nke onye-ahia?
7. Le, ọ bu ihe-ndina-ya, bú nke Solomon nwere; Ọgu ndi-dike atọ di ya buruburu, Site na ndi-dike nke Israel.
8. Ha nile ji mma-agha, ha bu ndi emeworo ka ha muta ibu agha: Onye ọ bula, mma-agha-ya di n'úkwù-ya, N'ihi egwu n'abali.
9. Eze, bú Solomon, emeworo onwe-ya otù palanquin Site n'osisi Lebanon.
10. Ogidi-ya nile ka o jiri ọla-ọcha me, Ala-ya ka o jiri ọla-edo me, ebe-ọnọdu-ya ka o jiri ogho ododo me, Etiti-ya, eji ihu-n'anya me ka ọ buru pavement ọma, Site n'aka umu-ndinyom Jerusalem.
11. Puanu, umu-ndinyom Zaion, lekwasi Solomon, bú eze, anya, Ka o kpuru okpu-eze nke nne-ya kpubeworo ya n'ubọchi ọlulu-nwunye-ya, Na n'ubọchi ọṅù nke obi-ya.
About Abù Nke Abù Chapter 3
Read Abù Nke Abù Chapter 3 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Abù Nke Abù in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.
Book Information
Book: Abù Nke Abù
Chapter: 3
Testament: Old Testament
How to Read this Chapter
Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Abù Nke Abù. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.
More Resources
Continue Reading the Bible
Continue reading Abù Nke Abù Chapter 3 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.
Frequently Asked Questions
What is Abù Nke Abù Chapter 3?
Abù Nke Abù Chapter 3 is part of the Book of Abù Nke Abù in the Holy Bible.
Can I read this chapter online?
Yes. You can read the complete Abù Nke Abù Chapter 3 online for free with easy chapter navigation.
More Chapters from abù-nke-abù
- Abù Nke Abù Chapter 2
- Abù Nke Abù Chapter 4
- Abù Nke Abù Chapter 7
- Abù Nke Abù Chapter 6
- Abù Nke Abù Chapter 8
- Abù Nke Abù Chapter 1
- Abù Nke Abù Chapter 5
Explore More from Agba Ochie
- I. Ndi-Eze Chapter 16
- Emos Chapter 8
- Jeremaia Chapter 1
- Aisaia Chapter 51
- Joshua Chapter 12
- Nehemaia Chapter 7
- II. Samuel Chapter 4