Malakai Chapter 4

For English

Read Malakai Chapter 4 Online

Read Malakai Chapter 4 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Malakai in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Malakai and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Malakai 4

Isi 4

1. N'ihi na, le, ubọchi ahu nābia, ọ nēre dika ite-ọku uku; ndi-nganga nile na onye ọ bula nke nēme ihe-nmebi-iwu gābu kwa ahihia-ọka: ubọchi ahu nke nābia gērechapu ha, ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri, ọ gaghi-arapu-kwa-ra ha nkpọrọgwu ma-ọbu alaka.

2. Ma unu ndi nātu egwu aham ka anyanwu nke ezi emume gāwara, ọgwugwọ di kwa na nkù; unu gāpu kwa, wulie elu dika umu-ehi nke ulo ebe anēme ka anu ma abuba.

3. Unu gāzọda kwa ndi nēmebi iwu; n'ihi na ha gābu ntu n'okpuru ọbu-ukwu-unu n'ubọchi ahu mḅe M'gēme ihe, ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri.

4. Chetanu iwu Moses, bú orùm, nke M'nyere ya n'iwu na Horeb inye Israel nile, bú ukpuru di iche iche na ikpé di iche iche.

5. Le, Mu onwem nēzitere unu Elaija, bú onye-amuma, tutu oké ubọchi ahu di egwu nke Jehova abia.

6. Ọ gēme kwa ka obi ndi bu nna chigharikute umu-ha, ka obi umu chigharikute kwa ndi bu nna-ha; ka M'we ghara ibia were iwezuga-ka-ebibie-ya tiḅue uwa.

About Malakai Chapter 4

Read Malakai Chapter 4 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Malakai in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Malakai
Chapter: 4
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Malakai. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Malakai Chapter 4 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Malakai Chapter 4?

Malakai Chapter 4 is part of the Book of Malakai in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Malakai Chapter 4 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ochie

  1. Aisaia Chapter 1
  2. Esta Chapter 1
  3. Ilu Chapter 11
  4. Ilu Chapter 12
  5. Jenesis Chapter 13
  6. Emos Chapter 1
  7. Jenesis Chapter 5

Explore More from malakai

  1. Malakai Chapter 2
  2. Malakai Chapter 3
  3. Malakai Chapter 4
  4. Malakai Chapter 1
  5. Malakai Chapter 2
  6. Malakai Chapter 3
  7. Malakai Chapter 1

Related Chapters & Readings

  1. II. Pita Chapter 3
  2. Jenesis Chapter 22
  3. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 24
  4. Job Chapter 7
  5. I. Ihe Emere Chapter 5
  6. Ọlu Ndi-Ozi Chapter 10
  7. Zekaraia Chapter 4
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *