Jona Chapter 3

For English

Read Jona Chapter 3 Online

Read Jona Chapter 3 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Jona in the Old Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Jona and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Jona 3

Isi 3

1. Okwu Jehova we rue Jona nti nke ub͕ò abua, si,

2. Bilie, jerue Nineve, bú obodo uku ahu, kpọsara ya nkpọsa ahu nke Mu onwem nāgwa gi.

3. Jona we bilie, jerue Nineve, dika okwu Jehova si di. Ma Nineve bu obodo di uku ri nne, ije nke ubọchi atọ.

4. Jona we malite ibà n'obodo ije nke otù ubọchi, o we kpọsa, si, Ọ fọduru ọgu ubọchi abua, ewe kwatue Nineve.

5. Ndi Nineve we kwere na Chineke; ha we kpọsa obubu-ọnu, yiri ákwà-nkpe, site n'onye uku ha we rue onye ntà ha.

6. Okwu ahu we rute eze Nineve aru, ọ we si n'oche-eze-ya bilie, yipu uwe-nwuda-ya n'aru ya, kpuchie onwe-ya n'ákwà-nkpe, nọkwasi na ntu.

7. O we tie nkpu, kwusa nime Nineve site n'iwu eze na ndi uku ya, si, Ka madu na anumanu, ma ìgwè ehi ma ìgwè ewu na aturu, ghara idetu ihe ọ bula n'ọnu: ka ha ghara izù onwe-ha, ghara kwa iṅu miri:

8. ma ka ha kpuchie onwe-ha n'ákwà-nkpe, ma madu ma anumanu, ka ha kpọkusi kwa Chineke ike: ka ha chighari kwa, onye ọ bula ya pua n'uzọ ọjọ ya, na n'ihe-ike nke di n'ọbu-aka-ha.

9. Ònye mara? eleghi anya Chineke gēchighari, chègharia uche, si n'iwe-Ya di ọku chigharia, ka ayi we ghara ila n'iyì.

10. Chineke we hu ọlu nile ha, na ha siri n'uzọ ọjọ ha chigharia; Chineke we chègharia uche bayere ihe ọjọ ahu, nke O kwuru, si na Ọ gēme ha; O meghi kwa ya.

About Jona Chapter 3

Read Jona Chapter 3 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Jona in the Old Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Jona
Chapter: 3
Testament: Old Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Jona. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Jona Chapter 3 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Jona Chapter 3?

Jona Chapter 3 is part of the Book of Jona in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Jona Chapter 3 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ochie

  1. Esta Chapter 1
  2. Aisaia Chapter 1
  3. Ilu Chapter 11
  4. Esta Chapter 5
  5. Esta Chapter 4
  6. Esta Chapter 7
  7. Ilu Chapter 1

Explore More from Jona

  1. Jona Chapter 1
  2. Jona Chapter 2
  3. Jona Chapter 4
  4. Jona Chapter 4
  5. Jona Chapter 4
  6. Jona Chapter 1
  7. Jona Chapter 2

Related Chapters & Readings

  1. Abù Ọma Chapter 48
  2. Jeremaia Chapter 44
  3. Nkpugh Chapter 21
  4. Matiu Chapter 19
  5. Jọn Chapter 11
  6. Abù Ọma Chapter 70
  7. Mak Chapter 8
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *