I. Pita Chapter 5

For English

Read I. Pita Chapter 5 Online

Read I. Pita Chapter 5 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of I. Pita in the New Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of I. Pita and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

I. Pita 5

Isi 5

1. Ya mere, ariọm ndi-okenye nọ n'etiti unu, onye mu onwem bu okenye-ibe-unu, ya na onye-àmà nke ahuhu nile nke Kraist, abukwam onye-nnwekọ nke ebube ahu nke agaje ikpughe:

2. Nāzùnu ìgwè aturu ntà Chineke nke di n'etiti unu, nēlekọta ha anya, ọ bughi n'ihi na nkpà nākpa unu, kama site n'ọchichọ obi, dika Chineke chọrọ; ọ bughi kwa n'ihi urù nēweta ihere, kama n'ihi na unu di ọku n'obi;

3. ọ bughi kwa dika agāsi na unu nēme ndi bu ihe-nketa dika unu bu ndi-nwe-ha, kama nēme onwe-unu ihe-atù ìgwè aturu ntà ahu gēṅomi.

4. Mb͕e agēme kwa ka Onye-isi-ọzùzù-aturu puta ìhè, unu gānata okpu-eze nke ebube ahu, nke nādighi-atalata.

5. Otú ahu, unu ndi bu nwata, donu onwe-unu n'okpuru ndi-okenye. Ma unu nile were obi di ume-ala ke onwe-unu dika ákwà, ijerita ibe-unu ozi: n'ihi na Chineke nēdo Onwe-ya imegide ndi-npako, ma Ọ nēnye ndi di ume-ala n'obi amara.

6. Ya mere wedanu onwe-unu n'okpuru aka di ike nke Chineke, ka O we welie unu elu n'oge nke Ya;

7. nātukwasinu Ya ncheb͕u nile unu nēcheb͕u onwe-unu, n'ihi na ihe nile bayere unu nēmetu Ya n'obi.

8. Nwenu anya-udo, nēchenu nche: onye ahu nke nēkuru unu ga ikpé, bú ekwensu, dika ọdum nāb͕ọ uja, ọ nējeghari, nāchọ onye o gēlomi:

9. ma nēguzogidenu ya, n'ihi na unu di ike n'okwukwe-unu, ebe unu matara na anēmezu otù ahuhu ahu n'aru ndi bu òtù umu-nna-unu ndi nọ n'uwa.

10. Ma Chineke nke amara nile, Onye kpọbatara unu n'ebube ebighi-ebi Ya nime Kraist, mb͕e unu huworo ahuhu nwa oge, Ya onwe-ya gēme ka unu zue okè, me kwa ka unu guzosie ike, me kwa ka unu di ike, tọ kwa unu ntọ-ala.

11. Ọ bu Ya nwe ike nile rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.

12. Site n'aka Silvanọs, nwa-nna-ayi kwesiri ntukwasi-obi, dika m'nāgu ya, ka m'nēdegara unu akwukwọ n'okwu ole-na-ole, nāriọ unu, nāb͕a kwa àmà na nka bu amara Chineke n'ezie: nēguzosinu ike nime ya.

13. Nwanyi ahu nke nọ na Babilon, nke soro unu buru onye arọputaworo, nēkele unu; nwam, bú Mak, nēkele kwa unu.

14. Werenu isutu-ọnu nke ihu-n'anya nēkelerita onwe-unu. Udo diri unu nile ndi nọ nime Kraist.

About I. Pita Chapter 5

Read I. Pita Chapter 5 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of I. Pita in the New Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: I. Pita
Chapter: 5
Testament: New Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading I. Pita. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading I. Pita Chapter 5 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is I. Pita Chapter 5?

I. Pita Chapter 5 is part of the Book of I. Pita in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete I. Pita Chapter 5 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ọhụrụ

  1. Nkpugh Chapter 4
  2. Jọn Chapter 1
  3. Nkpugh Chapter 14
  4. Nkpugh Chapter 1
  5. Nkpugh Chapter 10
  6. Nkpugh Chapter 6
  7. Nkpugh Chapter 7

Explore More from i-pita

  1. I. Pita Chapter 2
  2. I. Pita Chapter 1
  3. I. Pita Chapter 3
  4. I. Pita Chapter 4

Related Chapters & Readings

  1. I. Ndi Kọrint Chapter 13
  2. Zekaraia Chapter 9
  3. Joshua Chapter 5
  4. Jenesis Chapter 50
  5. I. Jọn Chapter 2
  6. Abù Ọma Chapter 124
  7. Nkpugh Chapter 15
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *