Nkpugh Chapter 15

For English

Read Nkpugh Chapter 15 Online

Read Nkpugh Chapter 15 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Nkpugh in the New Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of Nkpugh and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

Nkpugh 15

Isi 15

1. M'we hu ihe-iriba-ama ọzọ n'elu-igwe, nke di uku di kwa ebube, ndi-mọ-ozi asa ndi nwere ihe-ọtiti asa, nke bu nke-ikpe-azu, n'ihi na nime ha ka ọnuma Chineke gwuru.

2. M'we hu dika agāsi na ọ bu oké osimiri eji enyo me nke agwakọworo ya na ọku; ahu-kwa-ram ndi nāputa n'aka anu-ọhia ahu na nmeri, ya na n'aka ihe-oyiyi-ya, na n'aka ọnu-ọgugu aha-ya, ka ha nēguzo n'usọ oké osimiri ahu eji enyo me, nēnwe ubọ-akwara nke Chineke.

3. Ha nābù kwa abù nke Moses, bú orù nke Chineke, na abù nke Nwa-aturu Chineke, si, Ọlu-Gi nile di uku di kwa ebube, Onye-nwe-ayi Chineke, Onye puru ime ihe nile; uzọ-Gi nile ziri ezi, buru kwa ezi-okwu, Gi Eze nke mba nile.

4. Ònye nāgaghi-atu egwu, Onye-nwe-ayi, to kwa aha-Gi? n'ihi na nání Gi di ọcha n'obi; n'ihi na mba nile gābia kpọ kwa isi ala n'iru Gi; n'ihi na emere ka ezi omume-Gi nile puta ìhè.

5. Mb͕e ihe ndia gasiri m'we hu, emeghe-kwa-ra ulo nsọ nke ulo-ikwū nke àmà ahu n'elu-igwe:

6. ndi-mọ-ozi asa ahu ndi nwere ihe-otiti asa ahu we si n'ulo nsọ ahu puta, eb͕okwasiworo ha linen, nke di ọcha nēnwu kwa enwu, ekewo kwa ha ihe-ọkiké ọla-edo n'obi gburugburu.

7. Otù nime ihe anọ ahu nke di ndu we nye ndi-mọ-ozi asa ahu ọkwa ọla-edo asa juputara n'ọnuma Chineke, Onye nādi ndu rue mb͕e nile ebighi-ebi.

8. Ulo nsọ ahu we juputa n'anwuru-ọku nke si n'ebube Chineke puta, si kwa n'ike-Ya puta; ọ dighi kwa onye ọ bula puru ibà nime ulo nsọ ahu, rue mb͕e ihe-otiti asa ahu nke ndi-mọ-ozi asa ahu gāgwu.

About Nkpugh Chapter 15

Read Nkpugh Chapter 15 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of Nkpugh in the New Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: Nkpugh
Chapter: 15
Testament: New Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading Nkpugh. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading Nkpugh Chapter 15 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is Nkpugh Chapter 15?

Nkpugh Chapter 15 is part of the Book of Nkpugh in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete Nkpugh Chapter 15 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ọhụrụ

  1. Nkpugh Chapter 4
  2. Jọn Chapter 1
  3. Nkpugh Chapter 1
  4. Nkpugh Chapter 14
  5. Nkpugh Chapter 10
  6. Nkpugh Chapter 6
  7. Nkpugh Chapter 7

Explore More from nkpugh

  1. Nkpugh Chapter 12
  2. Nkpugh Chapter 3
  3. Nkpugh Chapter 9
  4. Nkpugh Chapter 16
  5. Nkpugh Chapter 11
  6. Nkpugh Chapter 21
  7. Nkpugh Chapter 6

Related Chapters & Readings

  1. II. Samuel Chapter 14
  2. II. Ihe Emere Chapter 1
  3. Abù Nke Abù Chapter 8
  4. Jeremaia Chapter 45
  5. Jenesis Chapter 47
  6. Ezikiel Chapter 11
  7. I. Ihe Emere Chapter 20
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *