I. Timọti Chapter 2

For English

Read I. Timọti Chapter 2 Online

Read I. Timọti Chapter 2 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of I. Timọti in the New Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of I. Timọti and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

I. Timọti 2

Isi 2

1. Ya mere ihe mbu m'nādusi ọdu ike bu, ka anāriọ aririọ, kpe kwa ekpere, riọ kwa aririọ anāriọrọ ndi ọzọ, kele kwa ekele, n'ihi madu nile;

2. n'ihi ndi-eze na ndi nile nọ n'ọnọdu di elu; ka ayi we biri obi udo na nke di nwayọ nime nsọpuru-Chineke nile na ikwesi-nsọpuru nile.

3. Nka di nma buru kwa ihe agānara nke-ọma n'iru Onye-nzọputa-ayi, bú Chineke;

4. Onye nāchọ ka azọputa madu nile, ka ha biaru kwa nmazu nke ezi-okwu.

5. N'ihi na otù Chineke di, otù Onye-ob͕ub͕o di kwa n'ab͕ata Chineke na madu, Onye Ya onwe-ya bu madu, bú Kraist Jisus,

6. Onye nyere Onwe-ya ka Ọ buru ihe-nb͕aputa n'ihi madu nile; nke agāb͕a àmà-ya n'oge nke aka ya;

7. nke edebere mu onwem ka m'buru onye-nkwusa na onye-ozi ka m'we b͕a àmà ahu (anamekwu ezi-okwu, ekwughm okwu-ugha), ibu kwa onye-ozizí nke ndi mba ọzọ nime okwukwe na ezi-okwu.

8. Ya mere ezuberem ka ndikom nēkpe ekpere n'ebe nile ọ bula, nāchili aka di ọcha elu, nēweghi iwe, nārughi kwa uka.

9. Otú ahu, ezuberem ka ndinyom were ihe-ichọ-nma kwesiri ekwesi chọ onwe-ha nma, ya na nsọpuru na uche zuru okè; ọ bughi isi akpara akpa, na ọla-edo ma-ọbu pearl ma-ọbu uwe di oké ọnu-ahia;

10. kama (nke kwesiri ndinyom nēkwuputa egwu Chineke) ka ha site n'ezi ọlu chọ onwe-ha nma.

11. Ka nwanyi were nwayọ muta n'ido onwe-ya n'okpuru n'uzọ nile.

12. Ma ekweghm nwanyi ka o zí ihe, ma-ọbu ka ọ buru onye-isi n'ebe nwoke nọ, kama ka ọ nọ n'ọnọdu nwayọ.

13. N'ihi na Adam ka eburu uzọ kpu, mb͕e ahu ewe kpu Iv;

14. ọ bughi kwa Adam ka aghọrọ aghughọ, ma ebe aghọb͕uru nwanyi ọ bu nwanyi ahu ka ahuworo na ọ nọ nime njehie:

15. ma agēsite n'ọmumu-nwa-ya zọputa ya, ma ọ buru na ha anọgide nime okwukwe na ihu-n'anya na odido-nsọ, ya na uche zuru okè.

About I. Timọti Chapter 2

Read I. Timọti Chapter 2 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of I. Timọti in the New Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: I. Timọti
Chapter: 2
Testament: New Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading I. Timọti. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading I. Timọti Chapter 2 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is I. Timọti Chapter 2?

I. Timọti Chapter 2 is part of the Book of I. Timọti in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete I. Timọti Chapter 2 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ọhụrụ

  1. Jọn Chapter 1
  2. Nkpugh Chapter 1
  3. Nkpugh Chapter 14
  4. Nkpugh Chapter 10
  5. Nkpugh Chapter 13
  6. Nkpugh Chapter 7
  7. Nkpugh Chapter 6

Explore More from i-timọti

  1. I. Timọti Chapter 3
  2. I. Timọti Chapter 5
  3. I. Timọti Chapter 4
  4. I. Timọti Chapter 6
  5. I. Timọti Chapter 1

Related Chapters & Readings

  1. Abù Ọma Chapter 14
  2. I. Ndi-Eze Chapter 11
  3. Jọn Chapter 15
  4. Jeremaia Chapter 20
  5. I. Samuel Chapter 7
  6. Jenesis Chapter 37
  7. Nkpugh Chapter 11
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *