II. Ndi Tesalọnaika Chapter 3

For English

Read II. Ndi Tesalọnaika Chapter 3 Online

Read II. Ndi Tesalọnaika Chapter 3 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of II. Ndi Tesalọnaika in the New Testament. Browse every verse with easy chapter navigation, continue to the next chapter, or explore the complete Book of II. Ndi Tesalọnaika and the Holy Bible online.

Choose a Chapter

II. Ndi Tesalọnaika 3

Isi 3

1. Nke fọduru, umu-nna-ayi, nēkpenu ekpere bayere ayi, ka okwu Onye-nwe-ayi we b͕a ọsọ, ka ewe nye kwa ya otuto, otú ọ di kwa n'etiti unu;

2. ka ewe dọputa kwa ayi n'aka ajọ madu ndi nēmehie kwa; n'ihi na ọ bughi madu nile nwere okwukwe.

3. Ma Onye-nwe-ayi bu onye kwesiri ntukwasi-obi, Onye gēme ka unu guzosie ike, che kwa unu ka unu ghara idabà n'aka ajọ onye ahu.

4. Ma ayi atukwasiwo obi n'aru unu nime Onye-nwe-ayi, na unu nēme, gēme kwa, ihe nile ayi nēme n'iwu.

5. Ma Onye-nwe-ayi duzie obi-unu bà n'ihunanya nke Chineke, bà kwa na ntachi-obi nke Kraist-ayi.

6. Ma ayi nēnye unu iwu, umu-nna-ayi, n'aha nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, ka unu nēze nwa-nna ọ bula nādighi-agazi ije, ọ dighi-eje kwa dika ozizí ahu enyere n'aka-ha idebe nke ha natara n'aka-ayi.

7. N'ihi na unu onwe-unu matara otú unu nāghaghi iṅomi ayi: n'ihi na ayi abughi ndi nādighi-agazi ije n'etiti unu;

8. ayi erighi kwa nri n'aka onye ọ bula n'efu, kama n'idọb͕u onye-ayi n'ọlu na ihuju-anya, nālu ọlu abali na ehihie, ka ayi we ghara ibob͕u onye ọ bula nime unu:

9. ọ bughi na ayi enweghi ike, ma ọ bu ka ayi we were onwe-ayi mere unu ihe-atù, ka unu we ṅomi ayi.

10. N'ihi na mb͕e ayi nọ n'etiti unu, ọ bu kwa nka ka ayi nēnye unu n'iwu, si, Ọ buru na onye ọ bula achọghi ilu ọlu, ya ghara kwa iri ihe.

11. N'ihi na ayi nuru okwu bayere ufọdu ndi nādighi-alu ọlu ọ bula, kama ha nētiye aka n'ọlu nke nābughi nke aka ha.

12. Ma ndi di otú a ka ayi nēnye iwu nāriọ kwa aririọ nime Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, ka ha were nwayọ nālu ọlu, ri kwa nri nke aka ha.

13. Ma unu onwe-unu, umu-nna-ayi, ike agwula unu n'obi n'ime ihe ọma.

14. Ma ọ buru na onye ọ bula aṅaghi nti okwu ayi ji akwukwọ-ozi a kwu, ribanu onye ahu ama, ka unu ghara iso ya mekọ ihe, ka ewe me ya ihe-ihere n'iru.

15. Unu agukwala ya n'onye-iro, kama nādunu ya ọdú dika nwa-nna.

16. Ma Ya onwe-ya, bú Onye-nwe udo, Ya nye unu udo mb͕e nile n'uzọ nile. Ka Onye-nwe-ayi nọyere unu.

17. Ekele nke mu Pọl nke m'ji aka nkem de, nke bu ihe-iriba-ama n'akwukwọ-ozi nile ọ bula: otú a ka m'nēde.

18. Ka amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist dinyere unu nile.

About II. Ndi Tesalọnaika Chapter 3

Read II. Ndi Tesalọnaika Chapter 3 online from the Holy Bible. This chapter is part of the Book of II. Ndi Tesalọnaika in the New Testament. Continue reading with the chapter navigation above or explore the complete book.

Book Information

Book: II. Ndi Tesalọnaika
Chapter: 3
Testament: New Testament

How to Read this Chapter

Use the Previous and Next Chapter buttons to continue reading II. Ndi Tesalọnaika. You can also adjust the font size for comfortable reading and browse other books of the Bible using the navigation links.

https://www.youtube.com/watch?v=rzsT_Q3KLzE

More Resources

Continue Reading the Bible

Continue reading II. Ndi Tesalọnaika Chapter 3 and explore every book, chapter and verse of the Holy Bible. Use the navigation links above and below to move through the Scriptures with ease.

Frequently Asked Questions

What is II. Ndi Tesalọnaika Chapter 3?

II. Ndi Tesalọnaika Chapter 3 is part of the Book of II. Ndi Tesalọnaika in the Holy Bible.

Can I read this chapter online?

Yes. You can read the complete II. Ndi Tesalọnaika Chapter 3 online for free with easy chapter navigation.

More Chapters from Agba Ọhụrụ

  1. Nkpugh Chapter 4
  2. Jọn Chapter 1
  3. Nkpugh Chapter 14
  4. Nkpugh Chapter 1
  5. Nkpugh Chapter 10
  6. Nkpugh Chapter 6
  7. Nkpugh Chapter 13

Explore More from ii Ndi Tesalọnaika

  1. II. Ndi Tesalọnaika Chapter 2
  2. II. Ndi Tesalọnaika Chapter 1

Related Chapters & Readings

  1. Levitikọs Chapter 18
  2. Ọnu-Ọgugu Chapter 28
  3. Levitikọs Chapter 4
  4. Deuteronomi Chapter 24
  5. I. Ndi Kọrint Chapter 1
  6. Aisaia Chapter 17
  7. Ọpupu Chapter 23
Share Your Love

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *